Kirfi

Mpaghãrá ọchịchị obodo na obodo dị na Bauchi steeti Naijiria
Kirfi
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Bawuchi Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ10°24′0″N 10°24′0″E Dezie
Map

Kirfi bụ mpaghara ọchịchị ime obodo na steeti Bauchi, Naijiria, na mpaghara Gombe steeti n'akụkụ ọwụwa anyanwụ. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Kirfi (ma ọ bụ Kirfin Kasa). Ahịrị ugwu ọwụwa anyanwụ nke nha nha na latitiudu na ogologo na-agafe LGA.

Ọ nwere mpaghara 2,371 km2 na onu ogugu Mmadu nke 147,618 na ngụkọ 2006.

Ndị agbụrụ kacha n'ebe ahụ bụ ndị Hausa . [1] A na- asụkwa asụsụ Bure na LGA.

Edensibia dezie

  1. State maps. Nigerian National Bureau of Statistics. Archived from the original on 2010-05-01. Retrieved on 2010-05-19.
  1. Steeti maapu: