Kevin Menicoche
Kevin Menicoche
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kánada |
aha enyere | Kevin |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Ọktoba 1961 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | University of Toronto |
Kevin A. Menicoche (amụrụ n'October 7, afọ 1961) bụ onye bụbu onye omeiwu na onye bụbu minista na Northwest Territories, Obodo Canada, onye nọchitere anya Nahendeh site na afọ 2003 ruo na afọ 2015.
Kevin Menicoche | |
---|---|
Member of the Legislative Assembly of the Northwest Territories | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Jim Antoine |
Succeeded by | Shane Thompson |
Constituency | Nahendeh |
Personal details | |
Political party | Independent |
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieMenicoche gbara ọsọ maka oche na ntuli aka nke afọ 2003 Northwest Territories ma merie ndị ọzọ asaa na 34% nke votu iji merie mpaghara ntuli aka Nahendeh. A họpụtara Menicoche na Executive Council n'ọnwa Ọktoba afọ 2006 ma jee ozi dị ka Minista na-ahụ maka njem na Minista na'ahụ maka ọrụ ọha na eze.[1]
A họpụtara ya ọzọ na ntuli aka nke afọ 2007 Northwest Territories, ọ bụkwa onye otu oge niile.
Edensibia
dezie- ↑ "Menicoche joins N.W.T. cabinet", CBC News, October 23, 2006.