Kerry Lee
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Kerry |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1989 |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Kerry Lee bụ onye na-agụ egwu nke Afrikaans nke nwere ụda Modern Country.[1][2][3][4]
Kerry Lee
| |
---|---|
Born | November 15, 1989 |
Origin | South Africa |
Genres | Afrikaans / English Modern & Traditional Country |
Occupation(s) | Singer |
Years active | 2009–present |
Labels | Independent |
Website | www.kerrylee.co.za |
A mụrụ Lee n'abalị iri na ise nke ọnwa Nọvemba afọ 1989 na Durban. E wepụtara abọm mbụ ya "Vou Jou Arms Om My" nke Anton Botha dekọrọ n'afọ 2010.
N'afọ 2009, ọ gụrụ egwu nke isiokwu gbasara "Love & Mortar" na DSTV channel 182, nke egwu isiokwu ya bụ "Street Rods Africa" n'afọ 2010 sochiri.
N'afọ 2012, Lee wepụtara egwu ọhụrụ "Met Ringe en Woorde". Egwu a kporo ọkụ na ụlọ ọrụ redio na South Africa.
N'afọ 2013, Lee na Hugo Ludik, onye guzobere otu South Africa ADAM na onye nduzi nke Muse Productions, wepụtara egwu abụọ bụ "Shut Up en Soen My" & "Kaalvoet Boerseun".
Lee na ndị na-ede egwu Vaughn Gardiner na Roux Cloete wepụtara abọm "Dans in die Reën".
Ihe nrite na nkwanye ùgwù
dezieA họpụtara Lee maka Ghoema Music Awards abụọ n'afọ 2017: Best Country Album, na Publi'cs Favourite Female Artist.
Discografị
dezie- Vou Jou Arms Om My, 2010
- Dans in die Reën, 2016
Edensibia
dezie- ↑ [Wen] Wen ʼn Kerry-Lee-album vir jou Kerskous (6 December 2016).
- ↑ Luister: Kerry-Lee oor haar jongste album: Sewe sakke sout en die liefde (26 October 2016).
- ↑ [Resensie] Kerry Lee - 'Dans in die reën' (11 October 2016).
- ↑ Ghoema-benoemings: Coenie, Adam en Joshua na die Reën swaai septer (7 March 2017).