Kenza Allaoui
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
Aha enyereKenza Dezie
aha ezinụlọ yaAllaoui Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya2 Novemba 1999 Dezie
Ebe ọmụmụVitry-sur-Seine Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Kenza Allaoui (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1999) bụ onye Morocco a mụrụ na France nke na agba bọọlụ dị ka onye na agba ọsọ n'etiti etiti maka otu egwuregwu Féminine nke Nkewa 2 VGA Saint-Maur na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Oge ọ malitere

dezie

A mụrụ Allaoui na Vitry-sur-Seine .

Ọrụ klọb

dezie

Allaoui agbaala bọọlụ maka US Orléans, Troyes AC na Saint Maur na France.

Ọrụ mba ụwa

dezie

Allaoui mere nke mbụ ya na Morocco na 30 Nọvemba 2020.[1]

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

dezie
  1. Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 19 May 2021. (in fr)