Ken Popejoy
Ken Popejoy
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Ken |
aha ezinụlọ ya | Popejoy |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Febụwarị 1972 |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | hammer throw |
so na | 1996 Summer Olympics |
David Kenneth Popejoy (amụrụ na 15 Febụwarị n'afọ 1972) bụ onye America lara ezumike nká na-atụpu hama.
O sonyere na 1996 Olympic Games ya na 1997 World Championships n'erughị nke ikpeazụ.[1] O sonyeere ezigbo enyi ya Kevin McMahon, onye sonyere na 1996 Olympics na 2000 Olympic Games.
Ihe kacha mma ọ tụrụ bụ mita 74.26, nke o nwetara na ọnwa June n'afọ 1996 na Atlanta.[2]
- ↑ Ken Popejoy. Sports-Reference.com. Archived from the original on 4 November 2018. Retrieved on 25 May 2014.
- ↑ World men's all-time best hammer. Todor Krastev. Retrieved on 25 May 2014.