Kelis
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoKelis Dezie
aha pseudonymKelis Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Ọgọọst 1979 Dezie
Ebe ọmụmụNew York City Dezie
Dị/nwunyeNas Dezie
ụdị ọrụ yana-ede Dezie
ebe agụmakwụkwọFiorello H. LaGuardia High School, Le Cordon Bleu, Manhattan Country School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiKelis discography Dezie
Ọrụ ama amaMilkshake Dezie
onye nweQ122200514 Dezie
ụdịneo soul, rhythm and blues, alternative hip hop, soul music Dezie
webụsaịtịhttp://www.iamkelis.com/ Dezie

Kelis Jones (aha nna ya bụ Rogers, amụrụ ya n'abalị iri abụọ na otu nke ọnwa ọgọstụ, 1979), amaara ya ka Kelis bụ onye na agụ na onye n'ede egwu si Amerikạ. O ritakwara ihe nrite Brit ma nweta kwa mkpokọta nke ugboro abụọ nke Ihe mme mme Grammy.Amaara ya maka njikota egwu nke atọ ya ọ kpọrọ Tasty.E weputara Tasty na afọ 2003 na bụ egwu Kelis pụtara ihe; o rèrè gáfè nde abụo na uwa. Ndi madu nyere ya áká maka nka. Njikota edemede nka nwèkwàrà egwu nke ya gbalili ha kporo "Milkshake", o dàrà na nti madu, nor ngahù. Kelia é rélé njikota egwu rúrú nde atọ.

Kelis na ihe mme mme Rise na London