Kelechi Nwanaga
Kelechi Nwanaga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Kelechi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Disemba 1997 |
Ebe ọmụmụ | Umuahia |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | javelin throw |
Kelechi Promise Nwanaga (a mụrụ ya 24 Disemba 1997) bu onye igba ube Naijiria.[1]
Akụkọ Ndụ
dezieDị ka onye na-eto eto, ọ meriri ihe nrite ọlaọcha na 2015 African Junior Championship. Ọ meriri ihe nrite ọla edo na asọmpi 2015 nke Africa, gụchara nke anọ na asọmpi Africa 2016, nke isii na asọmpi Commonwealth 2018, meriri nrite ọla edo na asọmpi 2018 nke Africa [2] ma gbachitere ihe nrite ọla edo ya na asọmpi Africa 2019.[3]
Nke kacha mma nkeonwe Nwanaga bụ mita 58.15, [4] nwetara na Julaị 2017 na Ozoro, na-esetịpụ ndekọ ọhụrụ Naijiria.[5]
Ebensidee
dezie- ↑ https://web.archive.org/web/20190829040922/https://wrs-ag2019g.mev.atos.net/eng/at/engat_athletics-results-women-s-javelin-throw-1-01.htm Dead link|date=March 2022
- ↑ IAAF name|302552
- ↑ https://wrs-ag2019g.mev.atos.net/resJA2019/pdf/JA2019/AT/JA2019_AT_C99_AT0000000.pdf |title=2019 African Games – Athletics – Results Book |access-date=7 September 2019 |archive-url=https://web.archive.org/web/20190901063534/https://wrs-ag2019g.mev.atos.net/resJA2019/pdf/JA2019/AT/JA2019_AT_C99_AT0000000.pdf |archive-date=1 September 2019
- ↑ IAAF name|302552
- ↑ Okagbare anchors Nigeria to victory, as Nwanaga smashes Javelin NR at Warri Relays|url=http://www.makingofchamps.com/2017/07/18/okagbare-anchors-nigeria-victory-nwanaga-smashes-javelin-nr-warri-relays/%7Cwebsite=makingofchamps.com%7Cauthor=Christopher Maduewesi|date=18 July 2017|accessdate=7 September 2017