Kate Yeo
Kate Yeo (amụrụ n'afọ 2001) bụ onye na-eme ngagharị iwe maka ihu igwe na Singapore.
Kate Yeo | |
---|---|
Born | Singapore |
Education | Dartmouth College |
Occupation | Sustainability advocate |
Organization | BYO Bottle SG, Re-Earth Initiative |
Ịgba mbọ
dezieỌnọdụ ihu igwe
dezieN'afọ 2018, Kate malitere mkpọsa BYO Bottle SG iji kwado megide plastik a na-eji otu ugboro eme ihe na Singapore.[1] Omume a arụwo ọrụ na ụlọ mmanya pụkụ abụọ na ịrị atọ na otu ma rute ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ mmadụ pụkụ ịrị.[2][3] O nwetakwara ihe nrite nke abụọ na Goi Peace Foundation International Essay Contest for Young People maka edemede ya akpọrọ "Agha megide mmetọ plastik".[4]
Ọ bụ otu n'ime ndị na-ahazi We The Planet climate strikes maka Earth Day 2020.[5] Mgbe ahụ, o guzobere Re-Earth Initiative, otu NGO nke ndị ntorobịa na-eduzi na mba ụwa na-agba mbọ ime ka onye ọ bụla nwee ike ịnweta usoro ihu igwe.[6] O nyekwara aka ịhazi Virtual Youth Environment Assembly, nke U.N. Environmental Programme haziri.[7]
N'ọnwa Eprel 2021, ọ bụ onye nnọchiteanya na Othering & Belonging Summit, n'akụkụ onye edemede na onye na-ahụ maka ihu igwe Naomi Klein na ndị ọzọ na-akwado ndị ntorobịa Tokata Iron Eyes, Xiye Bastida na Samia Dumbuya.[8]
Kate ekwuola okwu nke ọma banyere mkpa ọ dị itinye ndị ntorobịa ndịda ọwụwa anyanwụ Eshia n'ime mgbanwe ihu igwe.[7]
Atụmatụ COVID-19
dezieN'oge ọrịa a, Kate malitere atụmatụ iji kwado ndị na-ere ahịa na Singapore. Ezinụlọ ya zụrụ ọtụtụ mmadụ nri na ihe ọṅụṅụ nke e nyere ndị bi n'ụlọ ọkara.[9]
Ebensidee
dezie- ↑ Bose (5 July 2021). Kate Yeo on championing the 'bring your own' movement. ZERRIN. Retrieved on 21 December 2021.
- ↑ BYO Bottle SG (en-GB). BYO Bottle SG. Archived from the original on 21 December 2021. Retrieved on 30 March 2022.
- ↑ Mah (23 June 2021). Singapore's Sustainability: Our Garden City's Green Efforts. Hype Singapore. Retrieved on 13 December 2021.
- ↑ The Battle Against Plastic Pollution. GOI Peace Foundation. Retrieved on 20 November 2021.
- ↑ Seah (30 December 2020). A Singaporean Perspective: Is Activism Enough to Save the Climate?. The IAS Gazette. Archived from the original on 4 November 2021. Retrieved on 20 November 2021.
- ↑ Bimal. The Re-Earth Initiative on Promoting Inclusivity, Accessibility & Unity in the Climate Change Movement. The Teen Mag. Retrieved on 24 November 2021.
- ↑ 7.0 7.1 Williams (27 November 2020). Kate Yeo: Plastics and Climate Youth Activist. EUI Environmental Law and Governance Blog EUI Blogs. Retrieved on 21 December 2021.
- ↑ Grossman. Video & Recap: The 2021 O&B Virtual Summit. Othering & Belonging Institute. Retrieved on 21 December 2021.
- ↑ Lui. S'pore family buys food for 20 pax from Amoy Street Food Centre & donates to halfway house. Mothership. Retrieved on 14 December 2021.