Kate Obilor
Nwaanyị na eme egwuregwu ihe mgbochi nke Naịjịrịa
Kate Obilor
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Kate |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Julaị 1985 |
ọrụ ọ na-arụ | hurdler |
ụdị egwuregwu | track and field, egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres hurdles, 4 × 400 metres relay |
so na | 2003 All-Africa Games |
Templeeti:MedalTableTop Kate Chiwedu Obilor (amuru 17 Julaị 1985) bu onye Naijiria lagoro ezumike nka n'ihe mgbochi ọ bu onye puru iche na ihe mgbochi 400 mita .
Ọ meriri nrite ọla edo na asọmpi West Africa na 2001, [1] nrite ọla ọcha na 2003 All-Africa Games, [2] Ọ gwụchara n'ọkwa ise na asọmpi 2006 Africa ma nwetakwa nrite ọla ọcha na mgbagharị 4 × 400 mita na ebe ahụ. .
Oge kacha mma nkeonwe ya bụ sekọnd 56.50, ọ nwetara na Julaị 2001 na Lagos .
Ebensidee
dezie- ↑ West African Championships. GBR Athletics. Athletics Weekly. Retrieved on 21 June 2016.
- ↑ All-Africa Games. GBR Athletics. Athletics Weekly. Retrieved on 21 June 2016.