Kardo Nyigyor bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke Bharatiya Janata Party. Ọ bụ onye omeiwu nke Arunachal Pradesh Legislative Assembly.

Kardo Nyigyor
Deputy Speaker of Arunachal Pradesh Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
14 June 2024
Preceded byTesam Pongte
Member of Arunachal Pradesh Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
2017
Preceded byJomde Kena
ConstituencyLikabali
Personal details
Political partyBharatiya Janata Party
Other political
affiliations
People's Party of Arunachal

Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

dezie

A họpụtara Nyigyor dị ka onye omebe iwu nke Arunachal Pradesh Legislative Assembly na 2017 sitepoll dị ka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bharatiya Janata Party si Likabali.[1] Ọ sonyeere People's Party of Arunachal na 2019.[2] A họpụtara ya ọzọ ka onye otu ndị omebe iwu Arunachal Pradesh si Likabali na 2019..[1]

Ihe odide

dezie
  1. List of Winners in Arunachal Pradesh 2019. www.myneta.info. Retrieved on 12 November 2019.