Kara Shepherd
Onye Amerika na-ese ihe
Kara Sheperd
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha ezinụlọ ya | Shepherd |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1911 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1984 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
ebe agụmakwụkwọ | Arizona State University, Art Students League of New York, Fordham University |
A mụrụ ya na Culpeper, Virginia, ébé a mụrụ ya n'ugbo ezinụlọ, Shepherd gosipụtara mmasị na nka n'oge na-adịghị ányá, na-enweta agbamume site n'aka ndị mụrụ ya. Ọ gụrụ akwụkwọ na Philadelphia School of Art na 1926; Art Students League of New York na 1950; Mahadum Fordham na 1960; École des Beaux-Arts, Fontainelbleau site na 1962 ruo 1964; na Mahadum Arizona State site na 1979 ruo 1980. A na-anọchite ányá ọrụ ya na nchịkọta ọha na eze na nke onwe.[1]
Edensibia
dezie- ↑ Jules Heller (19 December 2013). North American Women Artists of the Twentieth Century: A Biographical Dictionary. Routledge. ISBN 978-1-135-63882-5.