Kansụl Kasị Elu Maka Ikike Mmadụ
Kansụl Kasị Elu maka Ikike Mmadụ nwere nke ndị Islamic Republic nke Iran
Kansụl Kasị Elu maka ikike Mmadụ (Persian) bụ ụlọ ọrụ gọọmentị na-ahụ maka ikike mmadụ nke Iran, nkewa nye ndị ọkaikpe nke Iran.[1]
Ọkwa dị iche iche
dezieKansụl ahụ jụrụ ma katọọ nhọpụta nke akpọrọ n'asụsụ Bekee Special Rapporteur on Human Rights in Iran site na United Nations ma kwụsịke na- ekwenyeghi n' ọkwa dị iche iche mba ndị dị[2] n'ebe ọdịda anyanwụ banyere ọnọdụ ikike mmadụ dị ugbu a n' Iran. Ọ na-ekwukwa na "ezi ihu" nke ikike mmadụ kwesịrị ịchọta site na Islam.[3]
Kansụl ahụ amala iwu megide ịgọnahụ Holocaust aka, mgbasa nke Islamophobia, ịmanye ikpughe n'ụlọ akwụkwọ, ọkachasị na France dị ka ihe na-emegide ikike mmadụ.[1]
Hụkwa
dezieEdensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Is Iran judiciary open to negotiating on human rights?. Al-Monitor (4 August 2016). Retrieved on 24 September 2016.
- ↑ Official Calls Appointment of UN Rapporteur on Human Rights in Iran "Unjustified". Tasnim News Agency (4 September 2016). Retrieved on 24 September 2016.
- ↑ Islam can present ‘true face’ of human rights: Iran. Tehran Times (31 July 2016). Retrieved on 24 September 2016.