Kamilou Daouda
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger Dezie
Aha enyereKamilou Dezie
aha ezinụlọ yaDaouda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Disemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụAgadez Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Africa Cup of Nations, 2013 Africa Cup of Nations Dezie


Kamilou Daouda (a muru 29 Disemba 1987) bu onye egwuregwu bọọlụ Niger nke na-egwu egwu maka egwuregwu Coton Sports.[1]


Ọrụ dezie

Nzọụkwụ mbụ ya ebe dị na Akokana FC, ụlọ egwuregwu amateur na Niger. Ọ nwere afọ 2 dị ezigbo mma tupu ọ kwaga Coton Sport de Garoua, otu ndị otu ọkwa kachasị elu na Elite One nke Cameroon.

Ọrụ mba ụwa dezie

Daouda bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba Niger, ebe akpọrọ ya ka ọ gaa asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 2012.[2]

Ebumnuche mba ụwa dezie

Akara na rịzọlt depụtara na mbụ ọnụọgụ goolu Niger.Ndepụta goolu mba ụwa Kamilou Daouda nyere.


List of international goals scored by Kamilou Daouda
No. Date Venue Opponent Score Result Competition
1 Àtụ:Dts Setsoto Stadium, Maseru, Lesotho Àtụ:Fb 1–3 1–3 2008 Africa Cup of Nations qualification
2 Àtụ:Dts Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 1–1 1–3 2008 Africa Cup of Nations qualification
3 Àtụ:Dts Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 3–1 3–1 2010 FIFA World Cup qualification
4 27 March 2011 Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 3–1 3–1 2012 Africa Cup of Nations qualification
5 10 August 2011 Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 3–3 3–3 Friendly
6 9 October 2012 Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 2–1 4–3 Friendly
7 4–3
8 7 September 2013 Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 2–1 2–2 2014 FIFA World Cup qualification
9 5 March 2014 Stade Olympique, Nouakchott, Mauritania Àtụ:Fb 1–1 1–1 Friendly
10 2 September 2014 Stade Général-Seyni-Kountché, Niamey, Niger Àtụ:Fb 1–0 2–0 Friendly


Ebensidee dezie

  1. Soccerway|kamilou-daouda/41200/
  2. NFT player|id=21685|accessdate=