Kamil Tolon

Onye ochunta ego Turkish na onye nruputa ihe
Kamil Tolon
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịTurkéy Dezie
Aha enyereKamil, Özdemir Dezie
aha ezinụlọ yaTolon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Febụwarị 1912 Dezie
Ebe ọmụmụIstanbul Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya23 Julaị 1978 Dezie
Ebe ọ nwụrụGeneva Dezie
Ebe oliliBursa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaTurkish Dezie
Ọrụ ọ na-arụindustrialist, onye ọchụnta ego Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịJustice Party Dezie
webụsaịtịhttp://kamiltolon.com Dezie

Kamil Tolon (1912 - 1978) bụ onye ọchụnta ego Turkey na onye nrụpụta ọrụ.[1][2][3]

Kamil Özdemir Tolon

Ọrụ dezie

Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum na 1935, a họpụtara ya onye na-ahụ maka PTT. Mgbe nke ahụ gasịrị, ha na Fahri Batıca, ha mepere ụlọ ahịa. N'ime ụlọ ahịa a, ha mepụtara igwe nhicha mbụ na Turkey.[4][5][6][7] Mgbe nke a gasị, nwa klas ya Adnan Menderes tụrụ aro ka Kamil Tolon mepụta moto eletriki. Mgbe e mechara, ọ wuru ụgbọ ala eletrik mbụ na Turkey.[8][9]

References dezie

  1. Greek Soldiers use our mom's machine. Sabah. Archived from the original on 4 February 2009. Retrieved on 22 May 2020.
  2. Crazy Tolon's. Archived from the original on 29 March 2017. Retrieved on 22 May 2020.
  3. Àtụ:En Kamil Tolon's Life Story. Retrieved on 22 May 2020.
  4. Cumhuriyet çocuklarının diliyle Bursa'nın anısal tarihi. Sentez. ISBN 9786055790035. Retrieved on 22 May 2020. 
  5. Tolon produced first washing machine. Archived from the original on 13 February 2009. Retrieved on 22 May 2020.
  6. Tolon Factory. Archived from the original on 5 January 2017. Retrieved on 22 May 2020.
  7. Tolon in Bursa. Archived from the original on 29 January 2020. Retrieved on 22 May 2020.
  8. An Inventor In Bursa Kamil Tolon's Life Story. BTSO, 21. ISBN 978-605-89779-8-3. Retrieved on 22 May 2020. 
  9. Cumhuriyet çocuklarının diliyle Bursa'nın anısal tarihi. Sentez, 60. ISBN 9786055790035. Retrieved on 22 May 2020.