Kagarko
mba/obodo | Naijiria |

dị na ngalaba nhazi mpaghara | Kaduna Steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 9°27′0″N 7°41′0″E |
Kagarko (Wogon) bụ otu n'ime Local Government Area na southern Kaduna State, Nigeria isi obodo ya dị naị na Kagarko. O nwere mpaghara ala dị kilomita puku abuọ, narị atọ,iri ise na isii ma nwee nari puku abụọ na iri atọ na iteolu na iri iri ise na asatọ site n'ọnụ ọgụgụ sensus e mere n'afọ 2006. [1] postal code maka nzipụ ozi bụ 802. [2]
Oke
dezieKagarko (Wogon )Local Government Area na ndị Kachia Local Government Area gbara agbataobi na mgbago ugwu, Ha na JabaJaba Local Government Area bụ ndị agbataobi na ọwụwa anyanwụ, Niger State na ọdịda anyanwụ na the FCT na ndịda anyanwụ [3] [4]
Ngalaba nchịkwa
dezie[5] Kagarko Local Government Area nwere mpaghara iri (ngalaba nhazi nke abụọ) ma ọ bụ ngalaba ntụli aka, ha bụ:
- Aribi
- Idda
- Jere North
- Jere South
- Kagarko Ugwu
- Kagarko South
- Katugal (Ator)
- Kukui
- Kurmin Jibrin (Kosheng)
- Kushe
Ọ gụnyekwara ihe dị ka mpaghara iri na otu, ha bụ:
- Shadalafiya (Nkui)
- Katugal
- Kushe
- Jere
- Dogon Kurmi (Uner)
- Kenyi
- Kurmin Dangana
- Kubacha (Uhuca)
- Aribi
- Mpaghara Kagarko (Wogon).
Ndị mmadụ
dezieNdị bi n' obodo a bụ ndị ọrụ ugbo mara Ndị Batinor (Koro) kacha n'ọnụ ọgụbụ na gburugburu a. Ndi ọzọ bụ Gbagyi, Ham, Hausa na Adara., . Ha b ụ ndi na-arụsi ọrụ ike ma bụrụkwa ndị ọrụ ugbo, ihe dịka parcenti iri asaa mkpụrụ osisi ginger bụ n'obodo Kagarko dị naKaduna ka esi akọpụta ya.
Oche Omenala
dezie[6] Kagarko nwere ndị isi Eze atọ:
- Jere Chiefdom : Onye Eze na-achị ha bụ Sarkin Kagarko , Dr. Sa'ad Usman (OFR) nke isiobodo ya bu Jere.
- Kagarko Chiefdom : Onye Eze Sarkin Kagarko, Alh. Sa'ad Abubakar, nke nwere isi obodo ya na obodo Kagarko;
- Koro Chiefdom : Onye Eze Ere Ere, Ere Yohanna Akaito (JP) isiobodo na Uhucha ;
Ebe nsinweta
dezie- ↑ Kaduna State of Nigeria.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2020-10-02.
- ↑ Latest violence in Southern Kaduna Longest on record - Report (February 12, 2017).
- ↑ Kaduna-State-Political-Map.
- ↑ Kagarko, Kaduna State, Nigeria.
- ↑ Kaduna State Council of Chiefs. Archived from the original on 2021-01-15. Retrieved on 2020-10-02.