Kaduna South
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Kaduna Steeti |
nhazi ọnọdụ | 10°27′53″N 7°25′5″E, 10°28′5″N 7°25′16″E, 10°27′47″N 7°24′50″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Kaduna South local government |
Executive òtù | supervisory councillors of Kaduna South local government |
òtù omebe iwu | Kaduna South legislative council |
Kaduna South bụ ọchịchị ime obodo dị na Kaduna Central Kaduna Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya bụ obodo Makera. Ngalaba ndị ọzọ bụ Barnawa, Tudun wada, Television, Kakuri, Unguwar Muazu, Kabala West, Sabon Gari, Badikko, Unguwar Sanusi na Kurmin Mashi. Ọ nwere mpaghara iri anọ na isii mara km2 abuo . [1] Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ. [2]
Oké
dezieMpaghara ọchịchị Kaduna South nwere oke na mpaghara ọchịchị ime obodo atọ, ha bu: ebe ugwu ọchịchị ime Obodo Kaduna, ebe ndịda anyanwụ ọchịchị ime Obodo chikun na ebe ugwu ọdịda anyanwụ ọchịchị ime obodo Igabi n'otu n'otu. [3] [4]
Nkewa nchịkwa
dezieMpaghara okpuru ọchịchị ime obodo ndịda anyanwụ Kaduna nwere ngalaba iri na atọ (nkewa nhazi nke abụọ), ha bụ: [5]
- Badiko
- Barnawa
- Kakuri Gwari
- Kakuri Hausa
- Makera
- Sabon Gari North
- Sabon Gari South
- Igwe onyonyo
- Tudun Nupawa
- Tudun Wada North
- Tudun Wada South
- Tudun Wada West
- Unguwan Sanusi
Ọnụọgụ igwe mmadụ
dezieỌ nwere mpaghara 46.2 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ puku narị anọ na abụọ,narị asaa na irí atọ na otu na ngụkọ nke afọ 2006. [1]
Ndị mmadụ
dezieMpaghara ahụ nwere ọnụ ọgụgụ agwakotara ọnụ mejupụtara agbụrụ Naijiria dị iche iche nke gụnyere: Adara, Atyap, Bajju, Gbagyi, Ham, Hausa, Idoma, Igala, Igbo na Yoruba, nakwa ímérímé ndị ọzọ na-eme okpukpe dị iche iche.
Hụkwa
dezie- Kaduna
- Ndịda Kaduna
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Kaduna State of Nigeria. City Population. Retrieved on September 26, 2020.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Latest violence in Southern Kaduna Longest on record - Report. Premium Times Nigeria (February 12, 2017). Retrieved on August 1, 2020.
- ↑ Kaduna-State-Political-Map. VON. Retrieved on August 7, 2020.
- ↑ Kaduna South, Kaduna State, Nigeria. Retrieved on September 25, 2020.