Kabbah (surname)
ahà nnà
Kabbah ma ọ bụ Kabba bụ aha nna madu a na-ahụkarị n'etiti ndị Mandinka nke West Africa. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere ndia:
- Ahmad Tejan Kabbah, onye bụbu onye isi ala Sierra Leone
- Haja Afsatu Kabba, minista Sierra Leone nke Energy na Power