Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo
kọleji agụmakwụkwọ na Naijiria
Imo State College of Education
Oge/afọ mmalite | 2010 |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Imo State |
nhazi ọnọdụ | 5°37′23″N 7°20′33″E |
Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti agụmakwụkwọ did elu dị na Ihitte/Uboma, Ȯra Imo, Naijiria. Onye bu Onye isi ugbu a bụ Bonn Asiegbu.[1][2]
Akụkọ ihe mere eme
dezieE hiwere Kọleji nke Mmụta Ȯra Imo n'afọ 2010.[3]
Ọmụmụ
dezieỤlọ ọrụ ahụ na-enye nkuzi ndị a;[4]
- Akụ na ụba
- Igbo
- French
- Agụmakwụkwọ Bekee
- Ọmụmụ Okpukpe Ndị Kraịst
- Nkà mmụta sayensị Kọmputa
- Teknụzụ ahụike gburugburu ebe obibi
- Mmụta mmekọrịta ọha
- Akụkọ ihe mere eme
- Mmụta pụrụ iche
- Nkà mmụta sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị
Ebensidee
dezie- ↑ Workers demand sacking of Imo acting Provost (en-US) (2021-05-17).
- ↑ Charles, Benedicta (2021-05-19). Imo College workers seek sack of acting Provost (en-US). Archived from the original on 2021-10-31. Retrieved on 2021-10-31.
- ↑ innonews (2017-09-22). Imo State College Of Education Takes Off October- Provost | INNONEWS.COM.NG (en-US).
- ↑ Official List of Courses Offered in Imo State College of Education (IMSCOL) - Myschool (en).