Kąrî'kạchä Seid'ou
Ọkammụta na nka onye Ghana
Kąrî'kạchä Seid'ou, nke a maara dị ka Kelvin Amankwaah, bụ onye Ghana na-agụ akwụkwọ na onye na-ese ihe.[1][2]
Ọrụ
dezieỌ rụrụ ọrụ na Mahadum Sayensị na Teknụzụ Kwame Nkrumah dị ka onye nduzi nka.[1] Ọ bụ onye nkuzi na Ngalaba nke Fine Art n'ụlọakwụkwọ KNUST.[1][3]
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 KNUST Fine Art Exhibition on June 30 (en). Modern Ghana. Retrieved on 2022-02-26. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ Bodjawah (2021-05-03). "Transforming Art from Commodity to Gift: kąrî’kạchä seid'ou's Silent Revolution in the Kumasi College of Art". African Arts 54 (2): 22–35. DOI:10.1162/afar_a_00581. ISSN 0001-9933.
- ↑ Ibrahim Mahama – RE:WORKING LABOR (en-US). Retrieved on 2022-02-26.