Justina Agatahi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie

Ọrụ egwuregwu

dezie

Na Egwuruegwu Afrika nke puku afọ abụọ na asaa, nke emere na Maputo, Mozambique. O ritere ọla nchara na ihe omume nke kilogram iri ise na abụọ.[1]

Na afọ puku abụọ na asatọ nke Asumpi nke Judo nke Afrika na Agadir, Morocco, Agatahi sonyere ọzọ na kilogram iri ise na abụọ ihe omume wee merie ọla nchara.[2]

N'afọ 2008, o sonyere na asọmpi mba ụwa Nabeul, Tunisia wee nweta ihe nrite ọla edo na U52kg ụmụ nwanyị.[3]

Edensibịa

dezie
  1. African Games Alger, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  2. African Championships Agadir, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  3. International Tournament Nabeul Tunisia, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.