Judith Peace Achan
Judith Peace Achan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Judith |
aha ezinụlọ ya | Achan |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Eprel 1983 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Nwoya District |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Judith Peace Achan (amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Member iji nọchite anya mpaghara Nwoya n'oge ntuli aka nke afo 2021 Uganda.[1][2][3]
Ọ bụ onye otu National Resistance Movement.[4]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Ógbè Nwoya
Ebemsidee
dezie- ↑ Why Nwoya should support Acan Judith for Woman MP quest - TND News Uganda (en-GB). TND News. Archived from the original on 2021-07-27. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ administrator (2021-01-27). 2021 General Elections (en). Electoral Commission. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ Achan Judith Peace – Northern Era News (NEN) (en-US). Archived from the original on 2021-10-20. Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.