Juan Carlos González Leiva

Juan Carlos González Leiva bụ onye ọka iwu kpuru ìsì na onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ na Cuba. O keputara Fraternity nke ndi Independent Blind nke Cuba na Cuban Foundation nke Human Rights . [1]

Ọ na-ebo gọọmentị ebubo na ọ na-enye ya nsogbu ma na-ata ya ahụhụ.[2][3]

  1. Cuba: blind political prisoner is in danger of losing life.
  2. Cuba: Fear for safety / Fear of torture / Intimidation / Harassment. Amnesty International. Archived from the original on 2009-03-11.
  3. Juan Carlos Gonzalez Leiva: Blind lawyer who can see.