Joyce Nonde-Simukoko
Joyce Nonde-Simukoko bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia. Onye isi ala Edgar Chagwa Lungu họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ na nchekwa ọha na eze na Cabinet nke Zambia na 15 Septemba, na afọ 2016.[1]
Joyce Nonde-Simukoko | |
---|---|
Minister of Labor and Social Security | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 15 September 2016 | |
President | Edgar Lungu |
Preceded by | Fackson Shamenda |
Constituency | None (Nominated MP) |
Personal details | |
Born | Zambia |
Residence | Lusaka, Zambia |
Occupation | Politician |
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zambia |
aha enyere | Joyce |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Disemba 1957 |
Ebe ọmụmụ | Zambia |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, mediator |
Ọkwá o ji | Minister - Labour and Social Security, Member of the National Assembly of Zambia |
ebe agụmakwụkwọ | University of Zambia |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Patriotic Front |
kọwara na URL | http://www.parliament.gov.zm/node/5767 |
Ọrụ
dezieN'oge gara aga, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke Federation of Free Trade Unions of Zambia (FFTUZ).[2][3] Ozugbo tupu nhọpụta ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche maka Labour na Social Security na Patriotic Front (Zambia).[4]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieN'ọnwa Septemba na afọ 2016, a họpụtara ya ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka ọrụ na nchekwa ọha na eze na Cabinet nke Zambia ma họpụta ya dị ka onye otu ndị omeiwu nke Zambia.[5] Ọ ṅụrụ iyi n'ọkwa n'ụbọchị iri na ise nke ọnwa Septemba n'afọ 2015.[1][6] Ọ bịara n'okpuru nrụgide ịhapụ ọrụ na Disemba, na afọ 2016 mgbe ọ kpọrọ oku ka e jide onye na-eme mkpọtụ Mika Mw Valley onye malitere mkpesa banyere mmeso ọjọọ a na-ebo ndị ọrụ na Horseshoe, ụlọ oriri na ọṅụṅụ na-adịghị mma na Lusaka. Otú ọ dị, Kọmitii Na-ahụ Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ wepụtara akụkọ nke kwuru na mkpesa nke mmeso ọjọọ na ịkpa ókè agbụrụ bụ n'ezie ihe e guzobere.
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 Chawe (15 September 2016). Opposition chief named Zambia Finance minister. Archived from the original on 15 September 2016. Retrieved on 15 September 2016.
- ↑ Zambia Daily Mail (20 July 2012). Just pay the minimum wage, says Joyce Nonde. ZambiaWatchDog.com (ZWDC) Quoting Zambia Daily Mail. Retrieved on 15 September 2016.
- ↑ Chanoda (17 June 2013). PF government's elevation of Joyce Nonde to ZCTU's Hikaumba. Zambianeye.com. Archived from the original on 9 October 2016. Retrieved on 15 September 2016.
- ↑ General News (12 May 2016). Joyce Nonde labels defectors as unprincipled political migrants. Retrieved on 15 September 2016.
- ↑ Politics (15 September 2016). President Lungu names part of his Cabinet, Felix Mutati is the new Finance Minister. OpenZambia.com. Archived from the original on 24 September 2016. Retrieved on 15 September 2016.
- ↑ Xinhua (16 September 2016). Zambian leader urges new ministers to work hard. Xinhua. Archived from the original on September 19, 2016. Retrieved on 16 September 2016.