Joyce Joseph Malfil

taekwondoin Naijiria
Joyce Joseph Malfil
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereJoyce Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụtaekwondo athlete Dezie
ụdị egwuregwutaekwondo Dezie

Joyce Joseph Malfil bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu taekwondo na katigori ndị okenye ụmụ nwanyị. O ritere nzere ọla nchara na 2011 All-African Games na katigori 73kg.

Ọrụ egwuregwu

dezie

Joyce sonyere n'egwuregwu 2011 All-African Games nke e mere na Maputo, Mozambik n'ihe omume 73kg, o ritere ọla nchara. [1]

Ebemsidee

dezie
  1. TaekwondoData JJ Malfil (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-05-24.