Joyce Anima Misa Amoah
Joyce Anima Misa Amoah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Joyce |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Joyce Anima Misa Amoah bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri, onye na-ede ejije na onye nduzi.[1][2][3][4]
Ọrụ
dezieỌ bụ nwanyí na-ede ihe omume ejije ritere ihe nrite mmeri nke BBC.[5] Ọ rụrụ ọrụ na Kwaw Ansah's ‘Love Brewed In African Pot’ na ‘Heritage Africa, Adams Apples na onye so na nduzi "Wogbɛ Jɛkɛ” stage play.[2][6] O gosiputara dị ka Nana na The Burial of Kojo . Ọ bụ General Manager nke ụlọ ọrụ mgbasa ozi na nka, Sapphire Ghana.[7]
Edensibia
dezie- ↑ Anima Misa Says She Has No Idea Who God Is (en-US). GhanaCelebrities.Com (2015-11-05). Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ 2.0 2.1 Wogbɛ Jɛkɛ returns to National Theatre, April 15th & 16th (en-US). Proudly Ghanaian! | Enews. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ 'Wogbɛ Jɛkɛ: Our Journey' returns to National Theatre this Easter Ameyaw Debrah (en-US). Ameyaw Debrah. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ Tetteh (2014-04-26). Daily Graphic: Issue 19443 April 26, 2014 (in en). Graphic Communications Group.
- ↑ Wogbɛ Jɛkɛ comes to Legon (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ Ghana (2015-11-05). Joyce Anima Misa Amoah reveals had her first boyfriend at age 15 (en-US). News Ghana. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ I've no idea who God is – Anima Misa (en). www.ghanaweb.com (2015-11-05). Retrieved on 2020-11-24.