Joyce Ababio
Onye mmebe ejiji nke Ghana
Joyce Ababio (amụrụ na 1988) bụ onye mmebe ejiji nke Ghana . [1] [2] [3] Ọ bụ onye isi oche nke Joyce Ababio College of Fashion Design. [4]
Joyce Ababio | |
---|---|
Born | Accra, Ghana |
Nationality | Ghanaian |
Label(s) | Kente Designs |
Children | Charles Nana Osei Ababio, Tracy Nana Yaa Ababio |
Joyce Ababio
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha n'asụsụ obodo | Joyce Ababio |
aha enyere | Joyce |
aha ezinụlọ ya | Ababio |
Ebe ọmụmụ | Accra |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Twi |
ọrụ ọ na-arụ | onye mmebe ejiji, onye ọchụ̀nta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Achimota School, St. Cloud State University, Texas Woman's University |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ihe nrite | hall of fame, Miss Ghana, Era Awards |
Agụmakwụkwọ
dezieJoyce Ababio gara ụlọ akwụkwọ Achimota . [5] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ nwetara nnabata na mahadum St. Cloud State University na Minnesota, USA. Agbanyeghị nke a, ka otu afọ gachara na mmụta teknụzụ ahụike o mere, ya na ndị ndụmọdụ ya kwurịtara okwu wee bufee ya na Mahadum Texas Woman’s University ebe ọ nwetara nzere ya na Nhazi Ejiji. [6]
N'afọ 2013, ọ malitere ụlọ akwụkwọ aha ya bụ Joyce Ababio College of Creative Design (JACCD) na Accra, Ghana. [7]
Ihe nrite na nkwanye ugwu
dezieỤfọdụ n'ime ihe ndị ọ rụzuru gụnyere: [8]
- Ihe nrite nke iyi uwe mgbede kacha mma, Miss World (1995)
- Ebony Award for Bridal and Pageantry (1999)
- Uwe mgbede kacha mma, Miss Ghana (2000)
- Ihe nturu ugo onye na-enye aka n'ejiji na nkuzi nke ejiji
- Onyinye Ejiji Ghana (2012)
- Onyinye Mmeri Oge Ndụ, Izu Ejiji Glitz Africa (2013)
Hụkwa
dezie- Kofi Ansah
Ebensidee
dezie- ↑ Joyce Ababio: Set to raise image of creative industry - Graphic Online (2013-08-11). Retrieved on 2015-07-02.
- ↑ Kofi Ansah book of condolence opened + Joyce Ababio remembers the icon. AmeyawDebrah.Com. Archived from the original on 2019-03-27. Retrieved on 2015-07-02.
- ↑ FashionManiaGH: JOYCE ABABIO TO LAUNCH NEW FASHION REALITY SHOW – 'FASHION CULTURE'. Archived from the original on 2015-09-24. Retrieved on 2015-07-02.
- ↑ Team (2021-03-23). Joyce Ababio Fashion School, Courses, Fees, Forms And More » Ghana Insider (en-US). Retrieved on 2022-03-20.
- ↑ Joyce Ababio ; Fashion designer extraordinaire (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2021-06-21.
- ↑ Joyce Ababio ; Fashion designer extraordinaire (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2021-02-20.
- ↑ Structures | Africultures : Joyce Ababio College of Creative Design (fr-FR). Africultures. Retrieved on 2021-03-13.
- ↑ Joyce Ababio – Founder & President, Joyce Ababio College of Creative Design (JACCD) – WomanRising (2019-03-23). Archived from the original on 2019-03-23. Retrieved on 2021-10-30.