Joy Alphonsus
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAustria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1987 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, omee Dezie
Ihe nriteAustrian Film Award Dezie

Joy Anwulika Alphonsus (a muru n'abalị iri ato na otu n'ime onwa Ọgọstụ n'afọ 1987), onye ama ama dika Joy Alphonsus bụ EgyptianAustrian actress . [1] A maara ya nke oma maka ọrụ ya dị mkpa n'ihe nkiri nturu ugo akpọrọ Joy .

Ndụ ya dezie

A mụrụ ya n'abalị iri atọ na otu n'onwa Ọgọstụ n'afọ 1987 na Cairo, Egypt . [2] Ọ bi na Austria ugbu a.

Ọrụ dezie

N'afọ 2018, ọ pụtara oge mbu na sinima n'ihe nkiri Austrian mara mma akpọrọ Joy nke Sudabeh Mortezai duziri. N'ihe nkiri a, ọ mere dịka onye abara aha fiim ahu. Ihe nkiri a gosiri mbu n'abalị iri atọ n'onwa Ọgọstụ n'afọ 2018 dịka otu nke 75th Venice Film Festival. E mechara kpọọ ihe nkiri a na ngalaba Giornate degli Autori. E nyochara ihe nkiri ahụ ma nye ya onyinye n'ọtụtụ emume ihe nkiri mba niile. N’ọnwa Nọvemba nke afọ 2018, Alphonsus ritere ihe nrite dika Nwanyị na-eme ihe nkiri Kachasị Mma na Seville International Film Festival. N'onwa Jenụwarị n'afọ 2019, e nyere ya onyinye Max Ophüls na Saarbrücken maka ọrụ ya. N’otu afọ ahụ, ọ ritere Diagonale Acting Award ma n’afọ 2020, e nyere ya onyinye dika nwanyị na-eme ihe nkiri kachasị mma na Austrian Film Award 2020.

Ihe Nkiri dezie

Afọ Ihe nkiri ọrụ ụdị Ref.
2018 Joy Director Film

Hụ kwa dezie

Ebe m si dee dezie

Njikọ dị na mpụga dezie