Joshua Olalekan Ogunwole

Joshua Olalekan Ogunwole
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereJoshua Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Julaị 1967 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Ọrụ ọ na-arụọkà mmụta sayensị Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie

Ogunwole nwere nzere nke mbụ, nke abụọ na nke atọ na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria. N'agbata afọ 1990 - 1992, ọ rụrụ ọrụ dịka onye njikwa nke ugbo Yula, Kaduna. [1]

Ogunwole kụziri [2] ngalaba nke mmepụta na nchedo, Mahadum Federal, Dutsin-Ma n'etiti Dec 2013 - Mar 2016, ma jee ozi dị ka onye nduzi nke University Advancement and Linkages.

[3] .Ọ bụ Prọfesọ nke Soil Physics, Department of Soil Science & Land Resource Management, Federal University Oye-Ekiti, ruo mgbe a họpụtara ya dị ka osote-Chancellor nke Bowen University.

Netwọk na onyinye dezie

[4]'Na 2004, Joshua Ogunwole nwetara ihe nrite nyocha maka ọrụ ugbo na-adigide, site na Schweisfurth ntọala na nkwado Africa International nke Germany.

[5]'afọ 2012, na Mahadum Ahmadu Bello Zaria, ọ haziri nke ọma International Workshop on Soil Physical Processes in West Africa.

A nabatara Ogunwole na College of Research Associates nke United Nations University - Institute for Natural Resources for Africa na 2015. Ọ bụ onye so na ala sayensị obodo Nigeria.. [6]

Ọrụ dezie

Ọrụ ndị a gụnyere:

Akwụkwọ nyocha na isiokwu dezie

Joshua Ogunwole edeela ihe karịrị akwụkwọ nyocha 60 na edemede, ndị a ma ama n'etiti ha bụ:

Njikọ mpụga dezie

Ebemsiba dezie

  1. Joshua Ogunwole Archives (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2019-12-19. Retrieved on 2019-12-19.
  2. Bowen University appoints Ogunwole as new vice-chancellor (en-US). Punch Newspapers (14 August 2018). Retrieved on 2019-12-19.
  3. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Retrieved on 2019-12-19.
  4. Joshua O. Ogunwole - Google Scholar Citations. scholar.google.com. Retrieved on 2019-12-19.
  5. Absence of link between varsities' research, industries stalling Nigeria's development — Prof Ogunwole, VC, Bowen varsity (en-US). Punch Newspapers (14 July 2019). Retrieved on 2019-12-19.
  6. Professor Joshua Ogunwole Assumes Duty as the Vice Chancellor of Bowen University, Iwo (en-US). SSSN (2018-08-03). Archived from the original on 2019-12-19. Retrieved on 2019-12-19.