Josephine Orji
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJosephine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Eprel 1979 Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie

Josephine Orji (a mụrụ n'ụbọchị nke 8 n'ọnwa Eprel afọ 1979) bụ onye Naịjirịa na-asọ mpi i bu igwe . N'ụbọchị nke 14 n'ọnwa Septemba afọ 2016, o ritere ọla edo na women's +86kg category na 2016 Summer Paralympics na Brazil tupu ọ gawa n'ihu ịtọ ntọala ụwa ọhụrụ ma n'Egwuregwu site na ibuli kilogram 160 n'otu oge ahụ. [1] [2]

Ọrụ dezie

Josephine malitere inwe agụụ maka i bu igwe n'afọ 2001 mgbe ọ gachara mgbatị ahụ na Owerri ma nwaa egwuregwu ahụ na nke mbụ ya. Mgbe nke ahụ gasịrị, o kwụsịrị ọrụ ya dị ka ọkachamara na kọmpụta na ụlọ ọrụ saịba ma bido ọzụzụ ya iji banye ọrụ egwuregwu i bu igwe. [3]

Ebemsidee dezie

  1. "Paralympic: Josephine Orji breaks new records, wins gold", Vanguard Newspaper, 14 September 2016. Retrieved on 18 September 2016.
  2. Duro Ikhazuagbe. "Nigeria’s Josephine Orji Shatters World Record at Rio Paralympics", ThisDay News, 15 September 2016. Retrieved on 18 September 2016.
  3. "Orji on the highs and lows of a Paralympic champion", BBC Sport. Retrieved on 2020-10-13. (in en-GB)