Joseph Adefarasin

 

Joseph Adefarasin
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereJoseph Dezie
aha ezinụlọ yaAdefarasin Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Eprel 1920 Dezie
Ebe ọmụmụIjebu Ode Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya28 Maachị 1989 Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe Dezie
ebe agụmakwụkwọIgbobi College Dezie

Honourable Justice Joseph Adetunji Adefarasin (24 April 1921[1] – 28 Maachị 1989) bụ onye ọkaiwu Naijiria na onye ọka ikpe High Court.  Ọ bụ otu n'ime ụmụ akwụkwọ izizi na kọleji Igbobi, Yaba, Lagos site na 1932 ruo 1939 wee mụọ iwu na Mahadum London site na 1946 ruo 1949.[2][3]  Joseph Adefarasin bụ onye ọka ikpe nke abụọ na Lagos site na 1 November 1974 ruo 24 Eprel 1985[1]

Ọ bụ onye isi oche nke International Federation of Red Cross and Red Crescent Societies site na 1977 ruo 1981. Ndị mmadụ Ọ bụ onye Afrịka mbụ nwere ọnọdụ a ma nye ya Henry Dunant Medal, nke bụ ihe nrite kachasị elu nke World Red Cross.

Ọ lụrụ Hilda Adefarasin. Hilda Adefarasin Ha nwere ụmụ ise gụnyere Wale Adefarasin, Bola Adefarasin، Yinka Ogundipe, Michael Adeyemi Adefarasin na Paul Adefarasin. Adefarasin Paul Adefarasin

Edensibia

dezie
  1. Lagos State Judiciary Information System. Lagos State Judiciary. Archived from the original on 2020-02-26.

Njikọ mpụga

dezie

Templeeti:S-start Templeeti:S-npo Templeeti:Succession box Templeeti:S-end