Jonathan Mhondorohuma

Onye Zimbabwe na-akpụ ihe ọkpụkpụ
Jonathan Mhondorohuma
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereJonathan Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1974 Dezie
Ebe ọmụmụMvurwi Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Jonathan Mhondorohuma (a mụrụ ya n'ọnwa Disemba 25, 1974) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.[1]

Ọ bụ nwa afọ Mvurwi, Mhondorohuma gara ụlọ akwụkwọ praịmarị n'obodo ya, ma gụchaa ogo level O ya n'ebe ahụ. N'afọ 1989, enyi ya Square Chikwanda kpọrọ ya ka ọ bịa rụọ ọrụ na Tengenenge Sculpture Community; ọ nọrọ ọnwa isii sochirinụ n'ebe ahụ na-amụta ihe site na Chikwanda tupu ọ kwaga Harare. N'ebe ahụ, ọ zutere ma rụọ ọrụ n'okpuru Joseph Ndandarika, onye a ka nwere ike ịhụ mmetụta ya na ọrụ ya.

Mgbe Ndandarika nwụrụ n'afọ 1991, Mhondorohuma kwagara Hatfield ịrụ ọrụ n'onwe ya. N'afọ 1997, ọ ghọrọ onye na-ese ihe na Chapungu Sculpture Park.

Ihe ọkpụkpụ Jonathan nwere ọtụtụ njikọ ezinụlọ, ma nwee njikọ dị ukwuu na ụmụ ya atọ, na nwunye ya Faith.

Ebensidee dezie

  1. Makiwa. "Zimbabwe: Local Sculptors Make Waves in UK", Zimbabwe Standard, 22 August 2004. Retrieved on 18 November 2018.

Njikọ mpụga dezie