Johnson O. Akinleye

. Johnson O. Akinleye bụ Chancell

Johnson O. Akinleye
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

or nke iri na abụọ nke North Carolina Central University. Echiri ya ka ọ bụrụ onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum na June 26, 2017[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Johnson O. Akinleye 1 n'ime ụmụ 22 na Ile-Ife, Nigeria. O nwetara nzere bachelọ na nkwukọrịta na masta na teknụzụ mgbasa ozi na Mahadum Alabama A&M na nzere doctorate na ọmụmụ nkwukọrịta mmadụ na Mahadum Howard . [2]

. [1]Akinleye malitere ọrụ ya dị ka osote prọfesọ na Ngalaba Nkwukọrịta Ozi na Bowie State University site na 1986 ruo 1989. Tupu ọ bịarute NCCU, ọ nọrọ n'ọkwá na Bethune-Cookman Mahadum Akinleye malitere ọrụ ya dị ka osote prọfesọ na Ngalaba Nkwukọrịta Ozi na Bowie State University site na 1986 ruo 1989. Tupu ọ bịarute NCCU, ọ nọrọ n'ọkwá na Bethune-Cookman Unive.

Ndụ onwe onye dezie

.Akinleye lụrụ Juanita Akinleye. Ha nwere ụmụ abụọ toro eto (Nikki na Peter). Akinleye bụ onye otu Omega Psi Phi na Sigma Pi Phi fraternities.

Ebemsiba dezie

  1. Johnson O. Akinleye Elected 12th Chancellor of North Carolina Central University (en-US). Los Angeles Sentinel (2017-07-14). Retrieved on 2020-09-01.
  2. Johnson O. Akinleye, Ph.D. | North Carolina Central University. www.nccu.edu. Retrieved on 2020-09-01.