Johnson Akin Atere
Johnson Akin Atere
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Febụwarị 1956 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ondo |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan, Lagos State University |
Johnson Akin Atere bu Anglican bishop[1] na Nigeria: obu current Bishop na Awori.
A mụrụ Akin Atere na 1956 na Akoko South-West, Ondo State. Ọ zụrụ ọrụ dị ka onye nkuzi tupu ọ banye na Immanuel College of Theology, Ibadan na 1985. a họpụtara ya n'afọ 1988. Ọ rụrụ ọrụ na Lagos, Ilasamaja na Sango-Ota na Surulere. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye ụkọchukwu n'afọ 1999, ma họrọ ya ka ọ bụ onye isi dikọn n'afọ 2002. Ọ bụ Onye nkuzi dị elu na ọmụmụ Agba Ochie na Achịbishọp Vining College of Theology ruo mgbe a raara ya nye na 12 Jenụwarị 2009. O nwere Ph.D. na Mahadum Lagos State.
Ihe edeturu
dezie- ↑ The Rt Revd J Akin Atere - The Church Of Nigeria (Anglican Communion) - Anglican Communion. worldanglican.com. Retrieved on 2020-11-30.