John S. Paraskevopoulos
John S. Paraskevopoulos
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa, Greece |
aha enyere | Ioannis |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jụn 1889 |
Ebe ọmụmụ | Piraeus |
Ụbọchị ọnwụ ya | 15 Maachị 1951 |
Ebe ọ nwụrụ | South Africa |
Dị/nwunye | Dorothy W. Block |
Asụsụ obodo | Modern Greek |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Modern Greek |
ọrụ ọ na-arụ | Onye na-enyocha mbara igwe |
onye were ọrụ | Harvard College Observatory, National Observatory of Athens, Yerkes Observatory, Mount Wilson Observatory |
Ọkwá o ji | Member of the Athens Academy |
ebe agụmakwụkwọ | National and Kapodistrian University of Athens |
Onye òtù nke | Royal Astronomical Society |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Mathematics |
John Stefanos Paraskevopoulos (June 20, 1889 - March 15, 1951) nke a makwaara dị ka John Paras, bụ onye Gris na onye South Africa na-enyocha mbara igwe.
A mụrụ ya na Piraeus, Gris ma gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Athens, ebe ọ nwetara PhD ya na physics na 1910, n'okpuru nlekọta nke Timoleon A. Argyropoulos . [1] Isiokwu edemede ya bụ "Variability in absorption spectra". Ọ rụrụ ọrụ na ndị agha Gris n'oge Agha Balkan na Agha Ụwa Mbụ.
O jikọtara aka chọpụta Comets abụọ, gụnyere C/1941 B2 (de Kock-Paraskevopoulos), nke a na-ahụ anya. A na-akpọ oghere Paraskevopoulos dị n'Ọnwa aha ya.
Edensibia
dezie- ↑ Astronomy Tree - Timoleon Argyropoulos. academictree.org. Retrieved on 2020-12-03.