John Noble Barinyima
John Noble Barinyima
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | John |
aha ezinụlọ ya | Noble |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1993 |
Ebe ọmụmụ | Bori |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
John Noble Barinyima (amuru 6 June 1993) bu onye Naijiria na-agba dika onye nche na Enyimba .
Ọrụ mba ụwa dezie
Na 25 Disemba 2021, e depụtara ya na 2021 AFCON Nations Cup site na aka onye nlekọta buEguavoen dị ka akụkụ nke 28-Man squad Naijiria [1]
Ebensidee dezie
- ↑ Football. Eguavoen announces Nigeria final TotalEnergies AFCON squad (en). CAFOnline.com. Retrieved on 11 January 2022.
Njikọ mpụga dezie
- Profaịlụ ọkpụkpọ - enyimbafc.net