John Michael Lovett -" data-linkid="58" href="./Order_of_Australia">AM (10 Julaị 1943 - 30 Ọktoba 2003) bụ onye bụbu onye nchịkwa gọọmentị Australia nke mere ọganihu na mmepe nke egwuregwu ndị ntị chiri na Australia.[1] Ọ bụkwa onye bụbu onye isi oche nke Kọmitii Mba Nile nke Egwuregwu Maka Ndị Ogbi, jere ozi dị ka onye isi oche ya nke asaa site na 1995-2003 ruo mgbe ọ nwụrụ.[2][3]

Gọọmentị Australia họpụtara John Lovett ka ọ bụrụ Onye otu Order of Australia (AM) na 1986 Australia Day Honours, "maka ijere ndị ntị chiri ozi". [4] Ọ lụrụ onye bụbu onye na-egwu mmiri na Britain, Jill Diana Lovett. [5]

Ọnwụ

dezie

Lovett nwuru n'ulo ogwu n'obodo Melbourne, Australia na 30 October Ihe cancer do n'obara ya. O gbara odibo dika onye is nke ICSD tupu ya nwuo. [6]

  1. Deaf Society NSW. NSW Deaf Herald - Issue 08 - Winter 2012. Archived from the original on 2 March 2017.
  2. ICSD | Deaflympics (en). www.deaflympics.com. Archived from the original on 2017-10-15. Retrieved on 2017-10-31.
  3. HISTORY. imafd.org. Archived from the original on 2017-11-07. Retrieved on 2017-10-31.
  4. AD86. Governor General's Office of Australia. Archived from the original on 20 October 2018. Retrieved on 28 December 2022.
  5. Australian Association of the Deaf. Annual report 2003 - 2004. Archived from the original on February 29, 2016.
  6. John M. Lovett passed away (en). www.deaflympics.com. Archived from the original on 7 November 2017. Retrieved on 2017-10-31.