John Godwin and Gillian Hopwood

Ndị na-ese ụkpụrụ ụlọ Bekee bi na Nigeria
John Godwin and Gillian Hopwood
duo, married couple
Ebe ọrụNaijiria Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
webụsaịtịhttp://ghkarchitects.com Dezie

John Godwin (OFR, OBE) na Gillian Hopwood (MFR) bụ ndị England na-ewu ụlọ, ndi bi na Naịjirịa.

Ọrụ dezie

A mụrụ John na Gillian na mba England n'afọ 1928 na 1927 n'otu n'otu. Ha abụọ gụrụ ihe owuwu na Architectural Association na London, ha tozuru etozu na 1950.[1] John na nwunye ya, Gillian bịara Naịjirịa n'afọ 1954, biri na Lagos, British Nigeria.[2] Ha malitere ọrụ ha na ụlọ ma tinye aka n'ichepụta ọtụtụ ọrụ dị mkpa n'obodo ahụ. John guzobekwara ọrụ agụmakwụkwọ dị ka Prọfesọ nke Architecture na Mahadum nke Lagos .[3] Ọ bụ ezie na ya na nwunye ya rụkọrọ ọrụ n'ọtụtụ ọrụ, Gillian lekwasịrị anya na nchekwa akụkọ ihe mere eme nakwa foto ụlọ ma dekọọ ọtụtụ ụlọ mara mma nke dị na Lagos colonial (ụfọdụ n'ime ha emebiela).[2][4][5] Ha guzobere ụlọ ọrụ ha aha ya bụ Godwin na Hopwood Architects n'afọ 1954. E mechaa gbanwee aha ụlọ ọrụ ahụ ka ọ bụrụ Godwin Hopwood Kuye (GHK) Architects Limited n'afọ1989. Di na nwunye a ghọrọ ụmụ amaala Naịjirịa n'afọ 2013 mgbe ha nọrọ ihe dị ka afọ iri isii na-ebi ma na-arụ ọrụ dịka ndị na-ewu ụlọ na Naịjirịa.[6]

Atụmatụ ọrụ dezie

  • Allen na Hanbury House, Lagos[7][8]
  • Ụlọ WAEC, Yaba, Lagos
  • Ụlọ ahịa akwụkwọ, Lagos
  • Niger House, Lagos
  • Nestle Nigeria Plc Water Plant, Lagos.
  • Faculty of Sciences building, University of Lagos
  • Ụlọ isi ụlọ ọrụ GlaxoSmith, Lagos.
  • Boyle street residential building, Lagos.[9][10]
  • Bishop Court Building, Ikeja, Lagos

Ọrụ ndị e bipụtara dezie

Leekwa dezie

Edemsibịa dezie

  1. Okechukwu Uwaezuoke. "A City of Motion", ThisDay, 27 January 2015. Retrieved on 29 September 2015.
  2. 2.0 2.1 "GILLIAN HOPWOOD: CHRONICLES OF A CITY IN TRANSITION", ThisDay live, 22 March 2015. Retrieved on 29 September 2015.
  3. Matthew Gandy (31 October 2014). The Fabric of Space: Water, Modernity, and the Urban Imagination. MIT Press, 2014. ISBN 9780262028257. 
  4. Tajudeen Sowole. "Hopwood's Lens Zooms On Comparative Lagos Architecture", The Guardian, 5 April 2015.
  5. Ozolua Uhakheme. "The Lagos I miss", The Nation. Retrieved on 29 September 2015.
  6. Victor Akande. "Just before the sea takes over Lagos", The Nation, 12 February 2013.
  7. James Madge (2006). Narrating Architecture: A Retrospective Anthology. Routledge. ISBN 9781134189663. 
  8. John Julius Norwich (1975). Great Architecture of the World. Da Capo. ISBN 9780306804366. 
  9. James Madge (2006). Narrating Architecture: A Retrospective Anthology. Routledge. ISBN 9781134189663. 
  10. (2003) The Architects' Journal. Architectural Press Limited. 

Njikọ mpụga dezie