John Apea
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereJohn Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Jụn 1978 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie

John Apea bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri. N'afọ 2008, o ritere Africa Movie Academy Award for Best Screenplay maka ihe nkiri Run Baby Run nke o gosikwara dịka onye isi na-eme ihe nkiri.[1]

Run Baby Run nwetara nhọpụta asatọ ma merie ihe nrite anọ na Africa Movie Academy Awards n'afọ 2008, gụnyere onyinye maka Best Picture, Best Director na Best Screenplay.[2][3][4]

Ọrụ dezie

Apea gụrụ akwụkwọ na Achimota School na Sociology na Social Policy na Mahadum York nàkwà Mahadum Oxford .[5] Ọ bụ otu n'ime ndị isi na-eme ihe nkiri na usoro telivishọn Ghana a ma ama Home Sweet Home .[1][6] Ugbu a, ọ bụ onye isi ndị isi oche (CEO) nke eTranzact Ghana, otu n'ime ndị na-ahụ maka ụlọ akụ na ọrụ ịkwụ ụgwọ.

Edemsibịa dezie

  1. 1.0 1.1 "Student’s film wins four African Oscars", Nouse, Nouse. Retrieved on 16 August 2010. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "nouse" defined multiple times with different content
  2. Ogbu. "Abuja's Night Of Excellence", Newswatch, 5 May 2008. Retrieved on 21 February 2011.
  3. "The new international movie from Revele Films: Run Baby Run", The Statesman, 9 June 2006. Retrieved on 21 February 2011.
  4. Bondzi. "'Run Baby Run' a Must-See Movie", AllAfrica.com, AllAfrica Global Media, 16 February 2007. Retrieved on 21 February 2011.
  5. "Linkedin", John Apea, December 2,2013
  6. "Home Sweet Home...The show you can't get enough of", The Statesman. Retrieved on 21 February 2011.

Njikọ mpụga dezie