John Addis Kufuor
onye ọchụnta ego Ghana na nwa nke onye isi ala mbụ, John Kufuor
John Addis Kufuor
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | John |
Ńnà | John Kufuor |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
onye were ọrụ | PricewaterhouseCoopers |
ihe omume dị ịrịba ama | Panama Papers |
John Addo Kufuor, onye a makwaara dị ka Chief Kufuor bụ onye ọchụnta ego Ghana na nwa onye bụbu onye isi ala, John Kufuor.[1][2]
Ọ rụrụ ọrụ dịka onye ndụmọdụ njikwa na onye isi njikwa na PricewaterhouseCoopers, Africa Office site na Jenụarị 2002.[3]
N'afọ 2006, e wepụrụ ya na nna ya na nrụrụ aka n'ịzụta họtel na Accra.[4] N'April 2016, e depụtara ya n'akwụkwọ nzuzo zoro ezo nke na-ekpughe ojiji o ji ebe nchekwa ụtụ isi na Panama zoo akụ na ụba ya.[5]
Edensibia
dezie- ↑ Panama papers: Names of John Addo Kufuor and Kojo Annan pop up - Graphic Online. Graphic.com.gh. Retrieved on 4 April 2016.
- ↑ Panama papers: Names of John Addo Kufuor and Kojo Annan pops up. Modernghana.com. Retrieved on 4 April 2016.
- ↑ President?s Son Gets Top Govt. Contract! | General News 2005-06-18. Ghanaweb.com (18 June 2005). Retrieved on 4 April 2016.
- ↑ Kufuor cleared on controversial hotel deal. Panapress.com (4 May 2006). Retrieved on 4 April 2016.
- ↑ Panama Papers: The Power Players. International Consortium of Investigative Journalists. Retrieved on 3 April 2016.