Johannes Postmus
Johannes Postmus
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Johannes |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1877 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1947 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
Johannes Postmus (1877 - 1947) bụ Gọvanọ nke abụọ nke South African Reserve Bank. Oge ọrụ ya bụ site na abalị nke mbu na onwa nke mbu, na 1932 rue abalị iri atọ na onwa nke isii, na afọ 1945. Michiel Hendrik de Kock nọchiri ya.