Johanita Scholtz
Johanita Scholtz
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
obodo maka egwuregwu | South Africa |
aha n'asụsụ obodo | Johanita Scholtz |
aha enyere | Johanita |
aha ezinụlọ ya | Scholtz |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Jenụwarị 2000 |
Ebe ọmụmụ | Cape Town |
Asụsụ obodo | Afrikaans language |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Afrikaans language |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton, Olympic competitor |
Ebe obibi | Bloemfontein |
ụdị egwuregwu | badminton |
Ihe nrite | African champion, African Games champion |
Johanita Scholtz (ka amụrụ na 25 Jenụwarị 2000) bụ onye egwuregwu badminton nke South Africa.[1] Scholtz meriri aha mbụ ya na mba ụwa na asọmpi Botswana International nke afọ 2017.[2] Ọ sọrọ mpi na 2018 Commonwealth Games na Gold Coast, Australia.[3] Ọ bụ onye nrite ọla edo nke ụmụ nwanyị na 2019 African Games, nwetakwara ọla nchara na otu na ụmụ nwanyị abụọ.[4]
Ihe Nrite
dezieEgwuregwu Afrịka
dezieỤmụ nwanyị na-alụbeghị di
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2019 | Ain Chock Indoor Sports Center, Casablanca, Morocco | Dorcas Ajoke Adesokan | 21–19, 21–18 | Ọlaedo |
Ugboro abụọ nke ụmụ nwanyị
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2019 | Ain Chock Indoor Sports Center, Casablanca, Morocco |
Megan de Beer | Dorcas Ajoke Adesokan Uchechukwu Deborah Ukeh |
16–21, 13–21 | Ọla nchara |
Asọmpi Afrịka
dezieỤmụ nwanyị na-alụbeghị di
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2021 | MTN Arena, Kampala, Uganda | Doha Hany | 21–15, 21–11 | Ọlaedo |
Ugboro abụọ nke ụmụ nwanyị
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2017 | John Barrable Hall, Benoni, South Africa |
Sandra le Grange | Michelle Butler-Emmett Jennifer Fry |
15–21, 20–22 | Ọla nchara |
2021 | MTN Arena,Kampala, Uganda |
Amy Ackerman | Mounib Celia Tanina Mammeri |
23–21, 21–13 | Ọlaedo |
BWF Nnwale Mba ụwa ( utu aha asatọ , ndị nwere mmeri anọ )
dezieỤmụnwanyị na-alụbeghị di
Afọ | Asọmpi | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2016 | Rose Hill International | Bridget Shamim Bangi | 7–21, 22–20, 15–21 | Runner-up |
2017 | Botswana International | Aisha Nakiyemba | 21–10, 21–17 | Winner |
2019 | Botswana International | Megan de Beer | 21–11, 21–8 | Winner |
2021 | Benin International | Deidre Laurens Jordaan | 21–11, 21–10 | Winner |
2021 | Botswana International | Revati Devasthale | 21–18, 13–21, 13–21 | Runner-up |
2021 | South Africa International | Deidre Laurens Jordaan | 21–10, 21–11 | Winner |
Ugboro abụọ nke ụmụnwanyị
Afọ | Asọmpi | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2018 | South Africa International | Lehandre Schoeman | Michelle Butler-Emmett Jennifer Fry |
21–17, 21–16 | Winner |
2019 | Botswana International | Megan de Beer | Michelle Butler-Emmett Kerry-Lee Harrington |
21–18, 22–20 | Winner |
2019 | South Africa International | Megan de Beer | Katharina Fink Yasmine Hamza |
21–16, 15–21, 16–21 | Runner-up |
2021 | Botswana International | Amy Ackerman | Kamila Smagulova Aisha Zhumabek |
21–9, 21–10 | Winner |
2021 | South Africa International | Amy Ackerman | Megan de Beer Deidre Laurens Jordaan |
21–17, 21–11 | Winner |
Ngwakọta okpukpu abụọ
Afọ | Asọmpi | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2019 | Botswana International | Jason Mann | Jarred Elliott Megan de Beer |
19–21, 14–21 | Runner-up |
- BWF International Challenge tournament
- BWF International Series tournament
- BWF Future Series tournament
Edensibia
dezie- ↑ Players: Johanita Scholtz. Badminton World Federation. Retrieved on 17 December 2016.
- ↑ Nakiyemba wins silver in Botswana Badminton. New Vision. Retrieved on 13 April 2018.
- ↑ Participants: Johanita Scholtz. Gold Coast 2018. Archived from the original on 13 April 2018. Retrieved on 13 April 2018.
- ↑ Team SA: All our 81 medal winners. TeamSA (29 August 2019). Retrieved on 30 August 2019.