Joan Harrison (swimmer)

Joan Harrison (swimmer)
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha n'asụsụ obodoJoan Harrison Dezie
aha enyereJoan Dezie
aha ezinụlọ yaHarrison Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya29 Novemba 1935 Dezie
Ebe ọmụmụEast London Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie
so naswimming at the 1952 Summer Olympics – women's 100 metre backstroke Dezie

 

Joan Cynthia Harrison (mgbe e mesịrị Breetzke, amụrụ na 29 Nọvemba na afọ 1935) bụ onye na-egwu mmiri na South Africa lara ezumike nká nke meriri 100m backstroke event na afọ 1952 Olympics.

Nne Harrison bụ onye na-egwu mmiri na nna ya na-egwu rugby. Joan gara Clarendon High School for Girls na East London. Mgbe ọ dị afọ iri na atọ, o nwere ihe ndekọ mba atọ na abụọ dị elu, na utu aha igwu mmiri abụọ dị elu. N'afọ 1950, mgbe ọ dị afọ iri na anọ, ọ meriri 440 yd freestyle na British Empire Games, na-akụ ihe ndekọ egwuregwu gara aga site na sekọnd iri na atọ ma na-emecha sekọnd asaa n'ihu ndị asọmpi ndị ọzọ, a kwupụtakwara na ọ bụ nwanyị na-egwu mmiri nke egwuregwu ahụ. O ritere ihe nrite ọla edo abụọ ọzọ na 1954 British Empire na Commonwealth Games. N'afọ 1982, a nabatara ya n'ime International Swimming Hall of Fame.

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ndị otu International Swimming Hall of Fame

Ihe odide

dezie

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "ishof" defined in <references> is not used in prior text.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "sr" defined in <references> is not used in prior text.

Njikọ mpụga

dezie

Joan Harrison at FINA