Jo da Silva (Ome Ihe Nkiri)
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
Ebe ọmụmụ | South Africa |
Dị/nwunye | Eckard Rabe |
ọrụ ọ na-arụ | omee, stunt performer |
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
Ebe ọmụmụ | South Africa |
Dị/nwunye | Eckard Rabe |
ọrụ ọ na-arụ | omee, stunt performer |
Jo da Silva, bụ onye na- eme ihe nkiri na onye na- eme nkwupụta Televishion nke South Africa. A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na ihe nkiri ama ama bụ Gabriël, Operation Delta Force 3: Clear Target na Arsenaal . [1]
Ndụ onwe onye
dezieDa Silva gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Wits na 1990 site na nzere na nka ime ejije nkiri [2] O nwekwara diplọma nke nkuzi na mmụta gbasara ihe nkiri. [2]
Da Silva lụrụ onye na-eme ihe nkiri South Africa bụ Eckard Rabe site na 1996 ruo 2007. [3] Di na nwunye ahụ nwere otu nwa nwanyị, bụ Caitlin. [3] Na 2010, ma Da Silva na Rabe gosipụtara agwa ọrụ na soapie nke South Africa, 7de Laan. [3]
Ọrụ
dezieDa Silva malitere ọrụ ya na ihe nkiri wee gaa n'ihu ruo ọtụtụ afọ n'ihe nkiri nkwago. Ọ pụtara n'ihe nkiri Soap opera bụ Isidingo nke o gosiri agwa dị ka'Natasha Wallace'.
Emechaa o gosipụta agwa dị ka 'Gita McGregor' na nhazi telivishọn 7de Laan . [4] Maka ọrụ ya dị ka Gita McGregor, a họpụtara Da Silva dị ka nwanyị ike pụtara ìhè" na nnabata Royalty Soapie Awọd na 2013. [5] N'afọ 2015, a họpụtara ya maka onyinye nturu ugo Royalty Soapie ọzọ na ngalaba "nwanyị ike pụtara ìhè" maka ọrụ ya na 7de Laan. [6] A họpụtara Da Silva na udi nke "Onye ihe nkiri Soapie kacha mma" maka ọrụ ya na 7de Laan na 2016 nke awọ dụ Huisgenoot [7] Tempo . Da Silva hapụrụ 7de Laan na 2016, ma-kwaga Cape Town ka ya na nwa ya nwanyị nọrọ oge na ịrụ ọrụ nke onwe ya. [8]
E wezụga ọrụ ndị a, Da Silva sonyekwara ihe nkiri telivishọn gụnyere Gabriel, Arsenaal, Madam & Eve, Suburban Bliss na Egoli . Malite na 2007, ọ gosipụtara dị ka 'Olivia Fitzgerald' na nhazi ihe nkiri telivishọn ama ama bụ Erfsondes . [9]
Mgbe ọ hapụchara ogologo oge ezumike na ụlọ ihe nkiri, ọ mechara laghachi na ogbo site n'ịrụ ọrụ abụọ na ihe nkiri bụ Present Laughter nke Noël Coward dere. E gosipụtara ihe omume a na Ụlọ ihe nkiri nọ na Bay. Emechaa ọ gosipụta n'ihe nkiri, Fatal Attraction, nke e gosipụtara na Ụlọ ihe nkiri nụ Bay na Pieter Toerien's Monte Casino Theatre dị na Johannesburg.
Ewezuga ime ihe nkiri, o n'emekwa mmepụta eduzi ma n'egosi ihe ngosi akwụkwọ akụkọ M-Net 'Showbuzz'. Ọ bụkwa onye ndu nwanyị n'ihe nkiri Bekee, bụ It rained last night . [10]
Ihe nkiri
dezie- 7de Laan - emume nke mbụ dị ka Gita McGregma ọ bụ
- Arsenaal emume nke mbụ dị ka Sonja Heyns
- Erfsondes - emume nke bụ dị ka Olivia Fitzgerald
- Gabriël - emume nke mbụ dị ka Delia
- Isidingo emume nke mbụ dị ka Natasha Wallace
- Madam Na Eve emume nke abụọ dị ka Jean
Dị ka onye na-eme ihe nkiri
dezieAfọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ụdị | Ref. |
---|---|---|---|---|
1995 | Live Wire | Sonya | Ihe nkiri ụlọ | |
1998 | Operation Delta Force 3:Clear Target | Connie | Ihe nkiri | |
2001 | The Little Unicorn | Nne Superior | Ihe nkiri |
Nrụtụaka
dezie
Njikọ mpụga
dezie- ↑ Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedA Conversation with Jo da Silva. Sarafina Magazine (2020-11-25). Archived from the original on 2020-11-25. Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ 2.0 2.1 Female Motivators: Jo da Silva. Motivational Speakers: Speakers, MC's, Entertainers: Professional Speakers for Africa. Speakers, MC's, Entertainers. Archived from the original on 9 November 2021. Retrieved on 29 November 2020.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 "Back from the Dead", You, News24, 7 May 2010. Retrieved on 29 November 2020.
- ↑ Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedJo da Silva. ESAT (2020-11-25). Archived from the original on 2020-11-25. Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ "Inaugural Royalty Soapie Awards", You, News24, 23 October 2013. Retrieved on 29 November 2020.
- ↑ "Royalty Soapie Awards Nominess Revealed!", Channel24, News24, 19 February 2015. Retrieved on 29 November 2020.
- ↑ "These Are All the Nominess for the 2016 Huisgenoot Tempo Awards", Channel24, News24, 10 June 2016. Retrieved on 29 November 2020.
- ↑ "Here's Why Gita Is Leaving the Laan", tvplus, News24, 9 May 2016. Retrieved on 29 November 2020.
- ↑ Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedJo da Silva career. tvsa (2020-11-25). Archived from the original on 2020-11-25. Retrieved on 2020-11-25.
- ↑ Female Motivators Jo da Silva. motivators (2020-11-25). Archived from the original on 2021-11-09. Retrieved on 2020-11-25.