Jimmy Bulus
Jimmy Bulus
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Niger, Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Jimmy |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Ọktoba 1986 |
Ebe ọmụmụ | Kaduna |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2012 Africa Cup of Nations |
Jimmy Bulus (ka amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1986 na Kaduna, Naịjirịa) bụ onye egwuregwu bọọlụ Niger nke gbara bọọlụ maka otu egwuregwu bọọlụ mba Niger .[1]
Ọrụ
dezieJimmy Bulus malitere ọrụ ya na JS du Ténéré na Niger wee gaa ASFA Yennenga na Burkinabé Premier League .
Ọrụ mba ụwa
dezieỌ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba Niger, nke ọ na-agbara bọọlụ site na 2003. Ọ gbara bọọlụ na 2012 African Nations Cup, ọkachasị n'ọnọdụ azụ aka nri.
Edensibia
dezie- ↑ Jimmy Bulus. Football Data Base. Retrieved on 28 October 2016.