Jijili language
Jijili language
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
ụmụ amaala ka | Federal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Niger |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |
Asụsụ Jijili, Tanjijili, nke eji Ujijili were mara bụ asụsụ ndị Plateau nke Naijiria. Ọ bụ otu n'ime ọtụtụ asụsụ nke eji aha Koro were mara.