Jere, Borno

ọchịchị obodo di n'ime Naijiria

Jere bụ mpaghara gọọmentị ime obodo nke Steeti Borno Naịjirịa. O nwere isi ụlọ ọrụ ya n'obodo Khaddamari.

Mbara Ala dezie

O nwere mpaghara 868 km² narị asatọ na iri isii na asatọ

Ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya dezie

Jere nwere ọnụ ọgụgụ mmadụ puku abụọ na iri na otu na narị abụọ na anọ na ọnụ ọgụgụ afọ 2006. Ọtụtụ n'ime ndị bi na Jere sitere n'agbụrụ ndị Arab bụ Baggara.

Koodu ozi dezie

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ Narị isii.[1]

Akụkọ ihe mere eme dezie

Ọ bụ otu n'ime gọọmenti ime obodo iri na isii mejupụtara Borno Emirate, steeti ọdịnala dị na Steeti Borno , Naijiria.[2]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
  2. Nigeria (2000). Nigeria: a people united, a future assured, Millennium, Abuja, Nigeria: Federal Ministry of Information. ISBN 9780104089. 

Àtụ:LGAs of Borno State