Jennifer Madu
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
obodo maka egwuregwuNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoJennifer Madu Dezie
aha enyereJennifer Dezie
aha ezinụlọ yaMadu Dezie
aha gọọmentiJennifer Madu Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya23 Septemba 1994 Dezie
Ebe ọmụmụGarland Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ebe agụmakwụkwọTexas A&M University Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so naegwuregwu n'egwuregwu Olimpik Summer 2016, athletics at the 2018 Commonwealth Games Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Jennifer madu (amụrụ 23 Septemba afọ 1994 na Garland, Texas ) bụ nwaafọ Naijiria amuru na United Steeti n'agba ọsọ. [1]

Ọ nọchitere anya Naijiria na Rio 2016 Summer Olimpik . Ọ gbara onye ka ise na Heat 5 nke 100m na oge nke 11.61. Ọ gbakwara ụkwụ nke atọ maka otu egwuregwu 4 ×100 relay nke Naijiria. [2]

Ebe m si nwete

dezie
  1. IAAF: Jennifer Madu | Profile.
  2. MADU Jennifer - Olympic Athletics, Nigeria. Archived from the original on 2016-09-22. Retrieved on 2020-11-23.

Njikọ dị na mpụga

dezie