Jemima Osunde
Jemima Osunde ( onye a muru ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchị iri atọ) [1] bụ onye na-emepụta ihe nkiri, nakwa onye na-akọwapụta ihe n'onyonyo maọbụ redio . E bidoro ịmata onye ọ bụ nke ọma mgbe ọ kpara agwa dịka Leila n'ihe nkiri onyonyo a kpọrọ Shuga.[2] A họpụtara Osunde dịka Best Actress in a Leading Role mgbe emere 15th Africa Movie Academy Awards maka agwa ọ kpara n'egwuregwu The Delivery Boy n'afọ 2018 [3]
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Jemima |
aha ezinụlọ ya | Osunde |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Eprel 1996 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ụdị ọrụ ya | omee, okoo akuko, model, theater arts |
ogo mmụta | Bachelor of Science |
Ebe obibi | Lagos |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ahọpụtara maka | Africa Movie Academy Awards, Best of Nollywood Awards |
webụsaịtị | https://jemimaosunde.com/ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Jemima Osunde bụ otu nwa n’ime ezinụlọ mmadụ ise ma bụrụkwa onye Edo State . Ọ gụrụ maka physiotherapy na University of Lagos . [4] [5] [6] Osunde sokwa mee fim akpọrọ Jungle Jewel ka nwanne nna/nne ya jara ya ike isonye n'ihe nkiri egwuregwu.
Ọ kpara agwa dika Laila n'ihe nkiri MTV Shuga na sirisi ano egosiri ya, ma jee South Africa maka nke ugboro ise, ọ lọchitere Nigeria maka imeputa ihe nkiri a nke ụgboro isii.[7] N'afọ 2018, ya na Linda Ejiofor so mepụta ihe nkiri Rumour Has It na Ndani TV.
Osunde lachitere nke ugboro asaa na ihe nkiri MTV Shuga akpọrọ 'Alone Together' bụ nke a na-egosi kwa anyasị banyere (lockdown) mkpọchibido ụzọ ya mkparịta ụka di n'etiti ndị bụ (ọria nje corona) coronavirus .[8] Ndi gosipụtara ihe nkiri a bụ ndi niile kpara agwa na ya , ha gụnyere Lerato Walaza, Mamarumo Marokane na Mohau Cele [9].
Agụmakwụkwọ
dezieN' afọ 2019, Osunde gụrụ na University of Lagos ede ọ nwetara digiri na physiotherapy.[10]
Ihe nkiri fim ọ megasịrị
dezie- Jungle Jewel
- Esohe
- Stella n'afọ 2016
- My Wife n'afo 2017
- Isoken n'afọ 2017
- New Money n'afọ 2018
- Lionheart n'afọ 2018
- New Money n'afọ 2018
- The Delivery Boy n'afọ 2018
- Ihe egwuregwu onyonyo
- Shuga
- This is it bido n'afọ 2016 ruo 2017
- Rumour Has it n'afọ 2018
Nsi nweta
dezie- ↑ Birthday Girl Jemima Osunde is Painting the Town Red from her Couch (30 April 2020). Retrieved on 30 April 2020.
- ↑ I'm a no nonense person – Jemima Osunde.
- ↑ AMAA 2019 nomination: Four ‘huge’ slots for Nollywood’s leading ladies (28 September 2019). Archived from the original on 23 October 2020. Retrieved on 30 April 2020.
- ↑ A Brief Spotlight On Genevieve Nnaji’s Amazing ‘Lookalike’, Jemima Osunde.
- ↑ Budding actress, Jemima Osunde up against Adesua Etomi?.
- ↑ Actress is what Nigeria needs at this time.
- ↑ Obioha, Ikenna. "How I got global fame – Jemima Osunde, actress", The Sun, 7 Jan 2018.
- ↑ MTV Shuga: Alone Together | Episode 7 (20 April 2020).
- ↑ Akabogu, Njideka (2020-04-16). MTV Shuga and ViacomCBS Africa Respond to COVID-19 with "Alone Together" Online Series.
- ↑ Jemima Osunde graduates from medical school (March 28, 2019). Retrieved on 25 January 2020.