Jeffrey Daniels (author)
Onye Odee Afrịka-Amerịka
Jeffrey Daniels
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Jeffrey |
aha ezinụlọ ya | Daniels |
Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika |
ọrụ ọ na-arụ | odee uri |
ebe agụmakwụkwọ | Columbia College Chicago |
Jeffrey Daniels bụ onye Afrịka-Amerịka tolitere na Chicago na-ede uri, onye na-ese ihe, na prọfesọ na Harold Washington College. Ọ kụziri na Columbia College Chicago na School of the Art Institute of Chicago.
Ọrụ
dezie- God Noise (2004, )
- Black Girls and Bicycles (2006, )