Jeannette Yango
otu egwuregwu bọọlụ si Cameroon
Jeannette Yango
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Jeannette, Grâce |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1993 |
Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2012 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup |
Jeannette Grace Ngock Yango (amụrụ n'abalị̀ iri na abuo nke ọnwa June n'afọ̀ 1993) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agbara Division 1 Feminine club FC Fleury bọọlụ na Cameroon National Team .
Nsọpụrụ
dezie- 1. FFC Turbine Potsdam
Onye nke abụọ
- Bundesliga: 2012 2013
- DFB-Pokal: 2012-2013
Edensibia
dezieNjikọ mpụga
dezie- Jeannette Yango at Soccerway